You are on page 1of 2

1.

UNU GE NTI

Unuunu ge nti (DC) Chere gere nti nwa m ooo Ekwuchilanu mu nti nwam oo, ihe di mu nkpa bu nne mu oo Nne mu ooo, ewoo mama mu ooo Unu ge nti. i. Papa nyere aka, kama nke mama enweghi atu inugo

ALL:- Ekele nne muru mu nuwa. ii. iii. iv. v. Aru yaba nwa, papa ya asi ya jekuru mama Agu aguba nwa, papa ya asi ya jekuru mama Afo aluba nwa, papa ya asi ya jekuru mama Isi awaba nwa, papa ya asi ya jekuru mama

Ekele, ekele, ekele, ezigbo nne m... Uwa mu o, uwa mu o, uwa mu o ezigbo nne m.... Chorus:- Ana m ata ahuhu mgbe m nazu nwa (3 times) Onye nwere ndidi tahuhu geri uru nwa(DC) 2. Ndi nne tara ahuhu mgbe ha nazu nwa(DC) Ezi mama gi tara ahuhu we zuo gi Onye nwere ndidi tahuhu geri uru nwa. 3. Mama gi gbalu oto mgbona azu gi O bili ego mgbona azu gi Nne gi tarahuhu we zuo gi Onye nwere ndidi tahuhu geri uru nwa. 4. Chineke biko goziere mu nne m Onye nwe m biko goziere mu mama muo Nne mu tarahuhu we zuo gi Onye nwere ndidi tahuhu geri uru nwa.

2.

IZU NWA SIRIKE

1. Gbakotanu ndi nne kayi kwue bayere umu ayi, kayi kwube Chorus:- Ma ha ga- anu(DC) Olu nne, olu nne sirike 2. 3. 4. 5. 6. 7. I kwue nututu, arapula nehihie kayi kwube I kwue nehihie arapula nabali kayi kwube. Ma mgbo na-ezu ori, gi bu nne I kwuru gini, kayi kwube O pua raru nezi, gi bu nne I kwuru gini, kayi kwube Mgb O na-anu manya, gi bu nne I kwuru gini, kayi kwube Mgbe O na-asi asi, gi bu nne I kwuru gini, kayi kwube

8. Nna kwue ma nwa anughi, gi bu nne I kwuru gini, kayi kwube Chorus:- Ma ha ga-anu, ma ha ga-anu o oo Izu nwa, Izu nwa siri ike 3. 1. NNE NNE NNE OMA

Nne nne nne oma(DC); ezigbo mama mu gwam ihe m geme ka m gharila niyi I teta nututu kene Chineke gi, k I gharila niyi Chorus:- O bu eziokwu oo, mama mu o, ezi nne Ezigbo mama m agwala m ihe m geme ka m gharila niyi

2. 3. 4. 5. 6. 7. 8. 9. 10.

I kele Chineke, kene nne na nna gi, kI gharila niyi Sopuru Chineke kubochi gi danya, k I gharila niyi Cheta Monday na Friday klassi gi, kI gharila niyi Ubochi nile chet igu Bible gi, kI gharila niyi Jebe choir tobe Chineke gi, k I gharila niyi I nata school je ozi kwesiri gi k I gharila niyi Sopuru ndozizi rubere ha isi k I gharila niyi Cheta ubochi uka do ya nso k I gharila niyi Cheta nne na nna mgbe agadi ha kI gharila niyi

4.

BURU M UZO BU JISOS

Chorus:- Buru m uzo bu Jisos, buru m uzo bu Onye nwem Onye m ga-eso bu okpara Chineke nime ya kinyaka m gesi bia(DC) 1. kedonyI ga-efe nuwa; kedonyI ga-eso nuwa nkea Onye m ga-efe bu okpara Chineke nime ya kinyaka m gesi bia Onye m ga-eso bu okpara Chineke nime ya kinyaka m gesi bia Enwere m ego nuwa; e nwere m aku nuwa nkea Ego nile m nwere sikwa naka Chineke nime ya kinyaka m gesi bia Aku nile m nwere sikwa naka Chineke nime ya kinyaka m gesi bia Enwere m moto nuwa; e nwere m moto n;uwa nkea Moto nile m nwere sikwa naka Chineke nime ya kinyaka m gesi bia Igwe nile m nwere sikwa naka Chineke nime ya kinyaka m gesi bia Enwere m Nne nuwa; e nwere m nne n;uwa nkea Nne nile m nwere sikwa naka Chineke nime ya kinyaka m gesi bia Nne nile m nwere sikwa naka Chineke nime ya kinyaka m gesi bia.

2.

3.

4.

You might also like