You are on page 1of 2

SUBJECT: IGBO LANGUAGE

NKEJI NKEMBU

GUO MA ZAA AJUJU SO YA

N’obodo Iduu,,umu nwoke gara nta..Obi ji egbe,Ude ji mma,Eze ji egbe na


mma.Chinedu ji uta .Okeke bu okenye so ha ji uta na ube.Eze gburu nchi
abuo.Obi gburu nchi na ewi.Chinedu gburu osa .Ha jiri obi uto were laa n’ulo ha.

Ajuju
1. Obodo gara nta bu--------------(A) ume (B) Ogele (C) Iduu (D) nchi
2. Onye ji nani uta bu---------------(A) Obi (B) Ume (C) Eze (D) Chinedu
3. Kedu ihe nta Eze ji ---------------(A) ube (B) mma (C) egbe na mma (D) uta.
4. Onye bu okenye ha----------------(A) Okeke (B) Chinedu (C) Ude (D) Eze
5. Anu ole ka ha gburu---------------(A) ato (B) ise (C) ano (D) otu
6. Kedu nke bu oru umuaka n’ezinaulo?
(A) izu ahia (B) inye onwe ha nri (C)isa efere (D) itu asi
7. Ndi mebere ezinaulo bu
(A) umu na ikwu (B)nwanne na nne (C)umu na nna (D) nne ,nna,umu
8. Mejuo ahiriokwu a ‘Ha -------- ahia’ (A) gara (B) mu (C) tere (D) riri
9. Steeti ndi Igbo nwere nani ha di ole------(A) ato (B) asaa (C) ise (D) isii
10. Otu n’ime okwu ndi a nwere naani udaaro --------(A) anya (B)aze (C)atu
(D)eke
11. Otu n’ime ndi a esoghi na mkpuruedemede Igbo? (A )n/m (B) g/h (C) q/x
(D) p/t
12. Kedu ebe ‘m’ bu myiri udaume? (A)mara (B)mapu (C) mbe (D)mere
13. Nke bu nri ndi Igbo ebe a bu-----(A)shinkafa (B)tuwo (C)amala (D) ji
14. Ahirimfe na-enwe …ngwaa. (A) otu (B) abuo (C ) ato (D) ano
15. Otu n’ime ndi a bu mgbochiume--------(A)gb (B)o (C)u (D)e
16. Mejuo ohere a. Amina------- ulo (A) na-ata (B) na-eri (C) na-ebe (D) na-aza
17. Oge onyenkuzi na-akuzi ihe o bu-------ka ana-eme
(A) agumagu (B) edemede (C) aghotaazaa (D) ajuju
19. Kedu nke e edere nke oma (A) ezi na ulo (B) e zi na ulo (C) ezi naulo (D)
ezinaulo
20. Udamkpi ole ka enwere na abidii Igbo?

NKEJI NKEABUO (EDEMEDE)


1. Dee ihe ise umuaka na-eme n’oge ezumike
2. Deputa mkpuru abidii igbo
3. Deputa onuogugu ndi a n’igbo;
i.1008
ii.2000
iii.305
iv. 464

You might also like