You are on page 1of 3

JEHOVA N’AKPO UNU N’OLU

(1) Jehova nakpo unu n’olu – unu ndi nke ya, bia n’olu.

Onye nwe anyi si unu adala mba, nwenu olile anya unu nwere ugwo
Chorus:
Luanu olu nke onye nwe anyi ehihie na abali, (Alto mgbe dum) neso
nzomu ukwu ya, ubochi n’ile, jehova, onye onwe anyi gakwu-
ghachi gi – ugwo, n’alu – olu mgbe ni-le—(Ten/Alto mgbe nile).

(2) Nye oge kachasi n’olu, onye nwe anyi n’ihi oge ya di nso, nwo’ge
nta, olu gagwusi, kewe-cheta unu site n’olu oma unu.
I AM A WOMAN OF HONOUR
1 am a woman of honour (2x) I possess the spirit of God, I possess the
power (Tenor/Alto power) of the holy (Tenor/Alto holy) spirit of
God, I am a woman – a woman of honour …..
I possess the power (Tenor power) to curse and to bless, I possess the
power, to uproot and to plant…. (TB – I am super) (Auto- super)
Tenor super) natural woman – (Altor I am a woman of honour).
(3x) I am a super, (Alto- super) (Ten- super) natural woman, super
___ supper__ natural woman.
These signs shall follow (Alto) these signs shall follow them that believeth
in my name, they shall cast out demons
Repeat – I possess the power to curse and to bless.
ANYI BU UMU NKE IHE
(TB) Anyi bu umu nke ihe, ndi nejeghari n’ihe, ihe ka –a-a-a-a- nma, karia
chichiri-(D/C)
ALTO- Anyi bu umu nke ihe, ndi nejeghari n’ihe ihe ka nma, ihe kam-, ihe
kam, karia ochichiri
All – Christ bu ihe ahu, nke ezitere- nye nmadu. K’owe zoputa umu uwa,
na nmehie ha – ihe kanma, (3x)
Alto ihe kam, (Tenor ihe kanma) 3x All- karia ochichiri -, ihe kanma, ihe
ka-a-nma, ihe kanma-, ihe kanma karia, ochichiri.
OKWU GI JEHOVA BU ORI-ONA

1. Okwu gi Jehova bu ori ona di n’ugwu, obu gi bu ihe nenwu


n’uzom, ebe obula ina edum nga ewere olum tie odi nma,
odiri obi nma.

Koros:- onye ndum nke Isreal, durum rue nuzom, nkume


mgbe ebighiebi buru m ebe ngbaba, na udo zuru oke nobi.

2. Mgbe ikere uwa, o chichiri juputa, iwe kwuo si k’ihe di, owe
di, I wee welie anya we hu na ihe ahu nodi nma, odi nma,
odiri obi nma
3. Obu ezie na umu madu rapuru iso ihe gi we n’ejeghari n’chiri,
(Tenor Otu ubochi rue) I wezite okpara gi koburu ihe nke
uwa, onye soro ya o wee jee n’ihe ahu.

CHANT

1. Thou art worthy (2x) to receive glory Amen, Amen and


Amen (2x) thou art worthy oh Lord, thou art worthy (2x), to
receive glory Amen; A-men, A-men Amen- a—men – Aaa-
men.

You might also like